Akaebe

Akụkọ Fajr

A mụrụ Fajr* na Gulf Arabian ma mụọ Islam kemgbe ọ bụ nwata. N'agbanyeghị nke a, ihe ụfọdụ nke okwukwe ya na otú ụfọdụ ndị na-akwado ya nọ na-enye ya nsogbu n'obi